Home Gospel Music Mr M & Revelation – Eze Mmuo

Mr M & Revelation – Eze Mmuo

Download “Eze Mmuo” SONG By Mr M & Revelation

Mr M & Revelation - Eze Mmuo

Nigerian Christian/Gospel Artiste Mr M & Revelation Released a New Single Titled “Eze Mmuo”, Which is a Powerful Song That Will Uplift Your Spirit And Surely Be Worth A Place On Your Playlist.

Available Now on Gospelmetrics For Free Download, Kindly Share & Stay being blessed

Stream and Download Mp3/Music Below:

DOWNLOAD HERE

What Do You Think About This Audio?

We Want To Hear From You All

Kindly Drop Your Comments

Watch Video (Mp4) Below:

Eze Mmuo Lyrics By Mr M & Revelation
You never sleep oh,
You never slumber,
I worship you.

Onye muo,
(great spirit)
Eze ndi muo,
(the king of spirits )
Imere ka m buru muo,
(you made me a spirit)
Chukwu anyi na efe bu oke muo,
(we serve the king of spirits)
Onye ifufe na anu onu ya dere du.
(he who the storm hears obeys)

Mbilite na onwu,
(the resurrection)
Oke chi na eri oke ajah,
(the great god who accepts great sacrifice)
Agbanwe agbanwe,
(unchangeable)
Chi kwere nkwa ma mezuo okwu onu ya.
(the god that keeps covenant)

I bow in worship,
I extol your matchless name god,
Eze ndi muo,
(the king of spirits)
Ode jim jim.
(he who causes the earth to quake)

Bilie egbo nile,
(arise every tribe)
Bilie uwa nile,
(arise all the earth)
Bilie madu nile,
(arise every man)
Ka anyi kpo isi ala nye ezemuo,
(let’s bow to worship the king of the spirits)
Okwa gi bu answer nye ndi kwere ekwe.
(you’re the answer to every believer)

Onye oke ifufe na anu onu ya dere du,
(he who the storm hears and obeys)
Okwa gi na emepe uzo na ebe uzo nadighi,
(you open strong doors)
Onye ajomuo na amosu na anu onu ya dere du.
(he who the demons hear and obey)

Related Post:  Mr M & Revelation - Jesus

Chukwu binigwe biri n’uwa biri n’ebe nile,
(the god that is present everywhere)
Omini every every.

Eze ndi eze neze eze, (the king other kings tremble before)
Eze ndi eze natu egwu, (the king other kings fear)
Eze ndi muo nederedu n’okwu onuya,
(the king all spirits tremble at his voice)
Eze ndi muo nakpo isiala nye.
(the king all spirit bow before)

Okwa gi n’asa okwu ndi muo kwuru,
(you give answers to the spirits)
Okwagi n’akagbu ihe ekwuru ekwu,
(you cancel evil ordinances)
Okwa gi natughari onodu ojo nile,
(you turn around evil situation)
Okwa gi n’enye nwere onwe,
(you give sound health)
Ibi n’eligwe nke ato.
(you live in the third heavens)

Mana ude gi nede n’eluwa,
(but you domminate the earth)
Ibi n’eligwe nke ato,
(you live in the third heavens)
Ogadagidigidi one of eligwe,
(the number one of heaven )
Onyeoma mu eh,
(my good god)
Otigburu dibia n’iru arusi.
(he who struck the chief priest in his before his idol)

Who can challenge you,
Who can oppose you.

Eze ndi eze neze eze,
(the king other kings tremble before)
Eze ndi eze natu egwu,
(the king other kings fear)
Eze ndi muo nederedu n’okwu onuya,
(the king all spirits tremble at his voice)
Eze ndi muo nakpo isiala nye.
(the king all spirits bow before )

Who can challenge you,
Who can oppose you.

I never see any god like you.

Anyi ji aha gi eje ogu,
(we war with your name)

Ina enye ego natoato,
(you give endless wealth)
Ina enye nwa ka nwa,
(you give the best child)
Ina enye ako na uche,
(you give wisdom)
Na enye ezi nchekwa,
(you give great protection)
Generational blessing,unmerited favour.

Related Post:  Mr M & Revelation - It Has Ended In Praise

Global impact, international relevance.

Who can challenge you,
Who can oppose you.

I never see any god like you,
Anyi ji aha gi eje ogu.
(we war with your name)

Other Songs From Mr M & Revelation Also Can Be Downloaded HERE

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here